Jó 31

IBO

1 “Mụ na anya m gbara ndụ kpebie

2 Nʼihi na, gịnị bụ oke mmadụ ketara nʼaka Chineke onye bi nʼelu;

3 Ọ bụghị mbibi nye ndị ajọ omume,

4 Ọ bụ na ọ naghị ahụ ụzọ m niile,

5 “Ọ bụrụ na m gara ije nʼụzọ ụgha

6 ka Chineke were ihe ọtụtụ ziri ezi tụọ m,

7 Ọ bụrụ na nzọ ụkwụ m si nʼụzọ wezuga onwe ya,

8 ọ bụrụ otu a, ka onye ọzọ rie ihe m kụrụ nʼubi,

9 “Ọ bụrụ na ọ gụọla obi m agụụ ijekwuru nwanyị ọzọ,

10 mgbe ahụ, ka nwunye m kwọọrọ nwoke ọzọ nri,

11 Nʼihi na nke ahụ ga-abụ ihe ihere,

12 Ọ bụ ọkụ na-ere ruo nʼebe ịla nʼiyi;

13 “Ọ bụrụ na m jụrụ ikpe ikpe ziri ezi

14 gịnị ka m ga-eme mgbe Chineke bịakwutere m?

15 Ọ bụ na ọ bụghị onye kpụrụ m nʼafọ nne m mekwara ha?

16 “Ọ bụrụ na m ajụ inye ndị ogbenye ihe dị ha mkpa,

17 ọ bụrụ na m dobere ihe oriri m maka naanị m,

18 ma site nʼokorobịa m, azụlitere m ha dịka nna kwesiri,

19 Ọ bụrụ na ọ dị mgbe m hụrụ onye na-ala nʼiyi nʼihi enweghị akwa,

20 ma obi ha agọzighị m

21 Ọ bụrụ na m eweliela aka m megide onye nna ya nwụrụ,

22 mgbe ahụ, ka aka m si nʼubu m dapụ,

23 Nʼihi na atụrụ m egwu mbibi na-esite nʼaka Chineke,

24 “Ọ bụrụ na ntụkwasị obi m dị nʼọlaedo,

25 Ọ bụrụ na m ṅụrịrị ọṅụ nʼihi oke akụ m,

26 ọ bụrụ na m legidere anyanwụ anya nʼebube ya,

27 nke ga-eme ka obi m bụrụ ihe a rafuru na nzuzo,

28 mgbe ahụ, ihe ndị a ga-abụ mmehie nke a ga-ekpe ikpe,

29 “Ọ bụrụ na m ṅụrịrị ọṅụ nʼihi ọdachi nke dakwasịrị onye iro m

30 ekwebeghị m ka ọnụ m mehie

31 Ọ bụrụ na o nwebeghị oge ndị nọ nʼezinaụlọ m kwuru okwu sị.

32 Ma ọ dịghị onye ọbịa na-anọ ọnọdụ abalị nʼama,

33 Ọ bụrụ na m na-ezo mmehie m dịka ndị ọzọ,

34 nʼihi na m tụrụ egwu igwe mmadụ,

35 (“O, a sị na o nwere onye ga-ege m ntị!

36 Nʼezie, aga m eyiri ya nʼubu m,

37 Aga m agụkọrọ ya nzọ ụkwụ m niile,

38 “Ọ bụrụ na ala m etie mkpu megide m,

39 ọ bụrụ na m eripịa ihe o mepụtara na-akwụghị ụgwọ,

40 ka ogwu pupụta nʼọnọdụ ọka wiiti,

Ler em outra tradução

Comparar lado a lado