1 Ndị ezi omume na-ala nʼiyi,
2 Ndị na-agazi agazi nʼụzọ ha
3 “Ma unu onwe unu, bịanụ nʼebe a, unu ụmụ ndị mgbaasị,
4 Onye ka unu na-akwa emo?
5 Unu na-emejupụta ihe ọjọọ niile na-agụ obi unu agụụ
6 Chi unu na-efe bụ nkume niile na-akwọ mụrụmụrụ,
7 Ọ bụ nʼelu ugwu dị elu ka unu doziiri onwe unu ihe ndina,
8 Ọ bụkwa nʼazụ ọnụ ụzọ niile, na ibo ụzọ niile,
9 Ị were mmanụ jekwuru Molek
10 Oke mwagharị ndị a niile emeela ike gwụsịa gị,
11 “Onye na-emenye gị ụjọ na egwu dị otu a?
12 Lee, aga m ekpughe ezi omume gị na ọrụ ọma gị,
13 Mgbe ị ga-eti mkpu akwa maka enyemaka,
14 A ga-asịkwa,
15 Nʼihi ihe a ka onye dị elu, onye e mere ka ọ dị ukwuu,
16 Nʼihi na ọ bụghị ruo ebighị ebi ka m ga na-emegide gị,
17 Ewesoro m ha iwe nʼihi mmehie ha na oke ọchịchọ ha.
18 Ahụla m ihe niile ha mere ma aga m agwọ ha.
19 Aga m eme ka abụ otuto dị nʼegbugbere ọnụ ha.
20 Ma ndị niile na-emebi iwu dị ka oke osimiri na-amagharị amagharị,
21 “Ọ dịkwaghị udo dịrị onye na-emebi iwu,” ka Chineke kwuru.