Isaías 55

IBO

1 Gee ntị, bịa onye ọbụla akpịrị na-akpọ nkụ,

2 Nʼihi gịnị ka i ji na-atụfu ego gị ịzụ ihe na-abụghị ezi nri?

3 “Tọọnụ ntị unu nʼala, bịakwute m!

4 Lee, emere m ya ka ọ ghọọrọ ndị niile dị iche iche onyeama,

5 Nʼezie, gị onwe gị ga-akpọku mba dị iche iche na i maghị,

6 Chọọnụ Onyenwe anyị mgbe a ga-achọta ya.

7 Ka onye na-eme ihe ọjọọ hapụ ụzọ ya,

8 “Nʼihi na echiche m ha abụghị echiche unu,

9 “Nʼihi na dịka eluigwe si dị elu karịa ụwa,

10 Dịka mmiri na mkpụrụ mmiri

11 Otu a ka okwu si m nʼọnụ pụọ si adị.

12 Nʼihi na unu ga-eji ọṅụ pụọ,

13 Ebe ogwu na-eto na mbụ, osisi junipa ga-eto na ya;

Ler em outra tradução

Comparar lado a lado