1 “Bụọ abụ, gị nwanyị aga,
2 “Mee ka ebe ụlọ ikwu gị saa mbara,
3 Nʼihi na nʼaka nri na nʼaka ekpe ka ị ga-agbasa gaa;
4 “Atụla egwu, nʼihi na ihere agaghị emekwa gị ọzọ.
5 Nʼihi na onye kere gị ga-abụrụ gị di.
6 Nʼihi na Onyenwe anyị ga-akpọghachi gị
7 “Naanị nwa mgbe nta ka m hapụrụ gị.
8 Na nwa oge, esitere m nʼoke iwe na-ewe m
9 “Dịka m si ṅụọ iyi nʼoge Noa sị na m agaghị ekwekwa ka mmiri kpuchie ụwa ọzọ,
10 Nʼihi na a pụrụ iwezuga ugwu ukwu niile,
11 “Gị, onye a na-emekpa ahụ, onye oke ikuku ụwa a na-ebugharị, nke onye ọbụla na-adịghị akasị obi,
12 Aga m eji nkume rubi wugharịa akụkụ ụlọ gị niile,
13 Ụmụ gị niile ga-abụ ndị Onyenwe anyị ga-akụziri ihe.
14 Nʼezi omume ka a ga-eme ka ị guzosie ike.
15 Ọ bụrụ na onye ọbụla abịa ịlụso gị ọgụ, ọ siteghị nʼaka m;
16 “Lee, ọ bụ mụ onwe m kere ọkpụ ụzụ
17 Nʼụbọchị ahụ, ọ dịghị ihe agha a kpụrụ megide gị nke ga-adị ire.