Isaías 52

IBO

1 Teta, teta gị Zayọn,

2 Kụchapụ aja dị nʼahụ gị,

3 Nʼihi na otu a ka Onyenwe anyị sịrị,

4 Nʼihi na otu a ka Onye kachasị ihe niile elu, bụ Onyenwe anyị kwuru,

5 “Ma ugbu a, gịnị ka m nwere nʼebe a?” bụ ihe Onyenwe anyị kwupụtara.

6 Nʼihi ya, ndị m ga-ama aha m;

7 Lee ka ha si maa mma nʼelu ugwu

8 Geenụ ntị! Nụrụnụ olu ndị nche unu,

9 Tienụ mkpu ọṅụ

10 Onyenwe anyị ga-eme

11 Wezuganụ onwe unu, wezuganụ onwe unu, sinụ nʼebe ahụ pụọ.

12 Ma unu agaghị eji ọkụ ọkụ pụọ,

13 Lee, ohu m ga-enwe uche,

14 Dịka ibubo si nwụọ ọtụtụ ndị mmadụ nʼahụ;

15 Otu a ka ọ ga-esi fesaa ọtụtụ mba dị iche iche,

Ler em outra tradução

Comparar lado a lado