1 Geenụ m ntị, unu ndị niile na-agbaso ezi omume,
2 Legidenụ Ebraham bụ nna unu
3 Onyenwe anyị aghaghị ịkasị Zayọn obi,
4 Ndị m, geenụ m ntị;
5 Ezi omume m na-abịaru unu nso ọsịịsọ,
6 Welienụ anya unu lee anya nʼelu,
7 Geenụ m ntị, unu niile ndị maara ihe ọma,
8 Nʼihi na nla ga-eri ha dịka o si eri akwa.
9 Teta, teta, yikwasị onwe gị ike,
10 Ọ bụghị gị mere ka osimiri taa?
11 Ndị ahụ Onyenwe anyị gbapụtara ga-alọtakwa.
12 “Mụ, ọ bụladị mụ onwe m, bụ Onye ahụ na-akasị unu obi.
13 na ị na-echefu Onyenwe anyị bụ onye kere unu,
14 Nʼoge na-adịghị anya, a ga-agbapụta ndị mkpọrọ egwu mere ka ha rudata ala.
15 Nʼihi na abụ m Onyenwe anyị Chineke unu,
16 Etinyela m okwu m nʼọnụ gị,
17 Teta, teta,
18 Ọ dịghị otu nwa ya nke fọdụrụ,
19 Ihe abụọ ndị a adakwasịla gị.
20 Nʼihi na ụmụ gị ndị ikom adaala mba.
21 Ya mere, nụrụ nke a, unu ndị a na-akpagbu,
22 Lee ihe Onyenwe anyị kwuru,
23 Ma m ga-etinye ya nʼaka ndị ahụ na-akpagbu gị,