Isaías 49

IBO

1 Geenụ m ntị, unu niile ndị bi nʼala mmiri gbara gburugburu,

2 O mere ka okwu sị m nʼọnụ dịrị nkọ dịka mma agha.

3 Ọ sịrị m, “Ị bụ ohu m, Izrel.

4 Ma mụ onwe m sịrị, “Ọ bụ nʼefu ka m dọgburu onwe m nʼọrụ.

5 Ma ugbu a Onyenwe anyị na-asị,

6 Ọ sịrị,

7 Nke a bụ ihe Onyenwe anyị kwuru,

8 Otu a ka Onyenwe anyị na-ekwu:

9 na-asị ndị mkpọrọ, ‘Pụtanụ,’

10 Agụ agaghị agụ ha, akpịrị agaghị akpọkwa ha nkụ.

11 Aga m emekwa ka ugwu ukwu niile ghọọ okporoụzọ,

12 Lee, ndị m ga-alọghachi, ha ga-esitekwa nʼebe dị anya,

13 Tienụ mkpu ọṅụ, eluigwe niile;

14 Ma Zayọn sịrị, “Onyenwe anyị agbakụtala m azụ;

15 “Nwanyị ọ pụrụ ichezọ nwa ya na-aṅụ ara,

16 Lee, edeela m aha gị nʼọbụaka m,

17 Ụmụ gị emeela ngwangwa lọghachite,

18 Welie anya gị abụọ lee gburugburu, legharịa anya,

19 “Ọ bụ ezie na e bibiri gị, mee ka ị tọgbọrọ nʼefu,

20 Ụmụ niile a mụrụ nʼoge ọnwụ gbabara gị aka,

21 Mgbe ahụ, ị ga-eche nʼime onwe gị sị,

22 Otu a ka Onye kachasị ihe niile elu, bụ Onyenwe anyị kwuru,

23 Ndị eze ga-abụkwa ndị nna na-azụ ụmụ gị,

24 A ga-anara dike nʼagha ihe ọ lụtara nʼagha,

25 Ma otu a ka Onyenwe anyị sịrị,

26 Aga m eme ka ndị na-akpagbu gị rie anụ ahụ onwe ha;

Ler em outra tradução

Comparar lado a lado