Isaías 40

IBO

1 Kasịenụ ndị m obi, kasịenụ ha obi,

2 Were nwayọọ gwa Jerusalem okwu,

3 Otu onye na-eti mkpu sị,

4 A ga-eme ka ndagwurugwu ọbụla dị elu,

5 Nʼihi na a ga-ekpughepụ ebube Onyenwe anyị,

6 Olu ahụ sịrị, “Tie mkpu!”

7 Ahịhịa na-akpọnwụ, okoko osisi na-achanwụ,

8 E, ahịhịa na-akpọnwụ, okoko na-achanwụkwa,

9 Gị onye na-eweta oziọma nye Zayọn,

10 Lee, Onye kachasị ihe niile elu, bụ Onyenwe anyị na-abịa nʼike,

11 Ọ ga-azụ igwe atụrụ ya dịka onye ọzụzụ atụrụ.

12 Onye jirila ọbụ aka ya tụọ mmiri dị nʼoke osimiri?

13 Onye nwere ike ịghọta Mmụọ nke Onyenwe anyị,

14 Ọ bụ onye ka Onyenwe anyị gakwuru gbaa izu ka ọ kọwaara ya ihe,

15 Nʼezie, mba niile dị iche iche dịka otu ntupụta mmiri tanyere nʼime efere;

16 Osisi niile dị na Lebanọn ezughị iji kwanye ọkụ e ji a chụrụ Chineke anyị aja.

17 O nweghị ihe ọbụla mba niile dị nʼụwa bụ nʼihu ya;

18 Onye kwanụ ka unu ga-eji tụnyere Chineke?

19 Ma gbasara arụsị apịrị apị, nke onye na-akwa nka ọla tụrụ,

20 Ma onye ogbenye na-enweghị ịchụ aja dị otu a

21 Ọ bụ na unu amaghị?

22 Na Chineke nọ nʼelu ocheeze ya nke gbara ụwa gburugburu.

23 Ọ na-eweda ndị ukwu niile nke ụwa,

24 Mgbe a na-ele ha anya, ha na-adị ka ihe a kụrụ nʼubi nke na-epute epute.

25 “Olee onye unu ga-eji tụnyere m?

26 Lee anya nʼeluigwe;

27 Ọ bụ nʼihi gịnị ka i ji na-asị, gị Jekọb?

28 Ọ bụ na ị matabeghị?

29 Ọ na-enye ndị na-ada mba ike,

30 Ọ bụladị ụmụ okorobịa na-ada mba, ike na-agwụkwa ha.

31 ma ndị niile olileanya ha dị na Onyenwe anyị,

Ler em outra tradução

Comparar lado a lado