Isaías 33

IBO

1 Ahụhụ dịrị gị, onye mbibi,

2 Biko, Onyenwe anyị, nwee obi ebere nʼebe anyị nọ,

3 Ndị iro na-agba ọsọ mgbe ha nụrụ olu gị.

4 Dịka igurube si atachapụ ihe dị nʼubi,

5 Onyenwe anyị dị elu, nʼihi na o bi nʼebe dị elu.

6 Ọ ga-abụ ntọala guzosiri ike nke oge unu niile,

7 Lee ndị ha dị ike ka ha na-eti mkpu akwa nʼokporoụzọ niile;

8 Ọ dịkwaghị onye a na-ahụ anya nʼokporoụzọ ọbụla.

9 Ala ahụ niile na-eru ụjụ. Ọ tọgbọkwara nʼefu.

10 Ma Onyenwe anyị na-asị, “Ugbu a, m ga-ebili.”

11 Unu na-atụ ime ahịhịa kpọrọ nkụ,

12 Ndị gị ga-ere ọkụ, dịka osisi ogwu e gbuturu egbutu tụnye nʼọkụ;

13 Geenụ ntị nụrụ ihe m mere, unu mba niile dị nʼebe dị anya!

14 Ndị mmehie na ndị ajọ omume nọ na Zayọn na-ama jijiji nʼegwu,

15 Ndị na-ejegharị nʼezi omume

16 Ha bụ ndị ahụ ga-ebi nʼebe dị elu,

17 Anya unu ga-ahụ eze nʼebube ya;

18 Nʼime echiche obi unu, unu ga na-atule ihe oke egwu nke oge ndị ahụ gara aga.

19 Nʼoge ahụ, unu agaghị ahụkwa ndị nganga ahụ ọzọ,

20 Lekwasịnụ Zayọn anya, obodo anyị na-anọ eme mmemme anyị niile;

21 Ebe ahụ ka Onyenwe anyị ga-abụrụ anyị Onye dị ike.

22 Nʼihi na Onyenwe anyị bụ onye ikpe anyị.

23 A tọsaala ụdọ niile:

24 Ọ dịkwaghị onye bi na Zayọn ga-asị, “Ahụ esighị m ike,”

Ler em outra tradução

Comparar lado a lado