Isaías 22

IBO

1 Amụma megide ndagwurugwu nke ọhụ.

2 Gị obodo jupụtara nʼoke ọgbaaghara,

3 Ndịisi unu niile agbapụchaala.

4 Nʼihi nke a, asịrị m, “Lepụnụ m anya ka m nọọrọ onwe m;

5 Onyenwe anyị, bụ Onyenwe anyị, Onye pụrụ ime ihe niile, nwee otu ụbọchị

6 Elam bu akpa àkụ,

7 Ụgbọala jupụtara na ndagwurugwu unu niile mara mma;

8 Onyenwe anyị wezugara ihe nchedo niile nke Juda,

9 Unu hụrụ na mgbidi obodo Devid

10 Unu gụrụ ụlọ dị na Jerusalem ọnụ,

11 Unu gwuru ọdọ mmiri nʼetiti mgbidi abụọ

12 Onyenwe anyị, Onyenwe anyị, Onye pụrụ ime ihe niile,

13 Ma lee, e nwere obi ụtọ, na-egwuri egwu;

14 Onyenwe anyị, Onye pụrụ ime ihe niile, ekpugheerala m mee ka m nụrụ, “Nʼezie, agaghị ekpuchiri unu mmehie a ruo ụbọchị unu ga-anwụ.” Ọ bụ ihe Onyenwe anyị, bụ Onyenwe anyị, Onye pụrụ ime ihe niile kwuru.

15 Otu a ka Onyenwe anyị, bụ Onyenwe anyị, Onye pụrụ ime ihe niile, kwuru:

16 Gịnị ka ị na-eme nʼebe a, onye nyekwara gị ikike

17 “Kpachara anya, Onyenwe anyị na-aga ịkpata gị aka,

18 Ọ ga-afịkọta gị okirikiri dịka bọlụ,

19 Onyenwe anyị ga-achụpụkwa gị site nʼọkwa gị,

20 “Nʼụbọchị ahụ, aga m akpọ ohu m, Eliakịm, nwa Hilkaya.

21 Aga m eyikwasị ya uwe ọrụ gị, kekwasịkwa ya ihe ike nʼukwu, werekwa ike ọchịchị ahụ i nwere na mbụ nyefee ya. Ọ ga-abụkwara ndị Jerusalem na ndị Juda nna.

22 Aga m enyefekwa ya nʼaka ihe ntụghe ụzọ nke ụlọ Devid. A ga-emeghe ihe niile ọ sị na a ga-emeghe, mechiekwa ihe niile ọ sị na a ga-emechi,

23 Aga m eme ka o guzosie ike dịka ǹtu a kpọgidere nʼaja ụlọ. Ocheeze ya ga-ewetara ụlọ nna ya nsọpụrụ.

24 A ga-ekokwasị ya ebube nke ezinaụlọ ya, ụmụ ya na ụmụ ụmụ ya, ihe niile nke dị nta, site na ite na efere, sitekwa nʼọba ruo na karama niile.

25 “Nʼụbọchị ahụ,” ka Onyenwe anyị, Onye pụrụ ime ihe niile kwubiri, “Nʼoge ahụ, ǹtu ahụ a kpọgidesịrị ike nʼaja ụlọ ga-apụ nʼọnọdụ ya, a ga-akpajipụ ya ọ dapụ nʼala. Ibu niile nke kokwasịrị nʼelu ya ka a ga-egbuda nʼala.” Nʼihi na Onyenwe anyị ekwuola ya.

Ler em outra tradução

Comparar lado a lado