1 Ziganụ ụmụ atụrụ dịka onyinye
2 Ndị inyom Moab
3 Moab na-asị, “Nwee mkpebi na mmụọ gị,”
4 Ka ndị Moab achụpụrụ achụpụ nọrọ nʼetiti unu,
5 A ga-ehiwe otu ocheeze site nʼịhụnanya;
6 Anyị anụla akụkọ banyere Moab,
7 Ya mere, ndị Moab niile na-eti mkpu akwa,
8 Lee ka ubi niile nke Heshbọn si tọgbọrọ nʼefu;
9 Nʼihi ya, ana m akwa akwa dị ka ndị Jeza si akwa akwa
10 Ewepụla ọṅụ na obi ụtọ site nʼubi na-amị mkpụrụ ọma,
11 Mkpụrụobi m na-enwe mwute nʼihi Moab dịka ụbọ akwara,
12 Mgbe Moab ga-egosipụta onwe ya nʼebe ya dị elu,
13 Ihe ndị a niile bụ okwu Onyenwe anyị kwuru banyere Moab na mbụ,
14 ma ugbu a Onyenwe anyị na-ekwu, sị, “Tupu afọ atọ agachaa, dịka onye e goro ọrụ si agụ afọ, a ga-eleli ugwu niile Moab nwere, ya na igwe mmadụ ya bara ụba. Ndị fọdụkwara ndụ ga-adị naanị mmadụ ole na ole bụrụkwa ndị na-adịghị ike.”