Isaías 14

IBO

1 Ma Onyenwe anyị ga-emekwara Jekọb ebere;

2 Mba dị iche iche ga-enyere ha aka ịlọghachi nʼala ha,

3 Nʼụbọchị ahụ, Onyenwe anyị ga-eme ka ị pụọ site nʼihe mgbu na ihe mwute, sitekwa na ndọgbu onwe unu nʼọrụ nke ịbụ ohu unu wetaara onwe unu,

4 unu ga-achị eze Babilọn ọchị sị ya, Leenụ gị.

5 Nʼihi na Onyenwe anyị anyajiela mkpara ndị na-eme ajọ ihe,

6 nke sitere nʼiwe tidasịa ndị mmadụ

7 Ụwa niile adaala jụ, ha enwekwaala izuike,

8 Ọ bụladị osisi junipa na osisi sida niile nke Lebanọn

9 Ala mmụọ na-eme mkpọtụ,

10 Ha niile ga-eji otu olu zaa,

11 Nganga ịbụ eze gị niile, na oke ụzụ ụbọ akwara gị,

12 Lee ka i si site nʼeluigwe daa,

13 Nʼihi na i kwuru ya nʼobi gị sị,

14 Aga m arịgo nʼebe kachasị elu nke eluigwe,

15 Ma a ga-ewedata gị ala ruo nʼili,

16 Ndị niile hụrụ gị na-elegide gị anya,

17 Ọ bụ onye a bụ onye ahụ mebiri ụwa mee ya ka ọ dị ka ọzara?

18 Ndị eze mba niile dị iche iche

19 Ma ozu gị ka a tụpụrụ

20 A gaghị eli gị dịka e si lie ndị eze ndị ọzọ,

21 Dozienụ ebe a ga-anọ gbuo ụmụ ya ndị ikom,

22 Nʼihi na mụ bụ Onyenwe anyị, Onye pụrụ ime ihe niile kwupụtara sị,

23 Aga m eme ka Babilọn ghọọ ụlọ obibi nye ikwighịkwighị,

24 Onyenwe anyị, Onye pụrụ ime ihe niile aṅụọla iyi kwuo sị,

25 M ga-etipịa ndị Asịrịa nʼala m,

26 Nke a bụ nzube ahụ nke ezubere maka ụwa niile;

27 Nʼihi na Onyenwe anyị, Onye pụrụ ime ihe niile, bụ dike nʼagha, ezubela ime ya. Onye kwa pụrụ ịgbanwe nzube ya?

28 Amụma a bịara nʼafọ ahụ eze Ehaz nwụrụ:

29 Unu aṅụrịla ọṅụ, unu ndị Filistia,

30 Ndị bụ nnọọ ogbenye ga-achọta ihe oriri,

31 Kwasie akwa ike gị ọnụ ụzọ ama! Tie mkpu gị obodo!

32 Ọsịsa dị aṅaa ka anyị ga-enye

Ler em outra tradução

Comparar lado a lado