1 Nke a bụ ngọzị Mosis, onye nke Chineke, jiri gọzie ụmụ Izrel, tupu ọ nwụọ.
2 Ọ sịrị,
3 Nʼezie, ọ bụ gị na-ahụ ndị mmadụ ahụ nʼanya,
4 iwu ahụ Mosis nyere anyị,
5 Ọ bụ ya bụ eze na Jeshurun,
6 “Ka ebo Ruben dịrị ndụ ghara ịnwụ,
7 Ihe a ka o kwuru banyere Juda,
8 Banyere Livayị o kwuru sị,
9 Onye ahụ lere nne na nna ya anya sị,
10 Ọ na-akụziri Jekọb ikpe gị,
11 Gọzie akụnụba ya Onyenwe anyị,
12 Mosis kwuru banyere ebo Benjamin sị,
13 Banyere Josef o kwuru sị,
14 na ihe ọma niile anyanwụ na-eweta,
15 na onyinye ọma niile si nʼugwu ukwu ochie,
16 na onyinye ọma niile si nʼala na uju ya niile,
17 Nʼịma mma, ọ dị ka nwa oke ehi e bụ ụzọ mụọ,
18 Banyere Zebụlọn, o kwuru sị,
19 Ha ga-akpọ ndị mmadụ oku nʼelu ugwu ukwuu,
20 Banyere Gad, o kwuru sị,
21 Ọ họọrọ ala nke kachasị mma nye onwe ya;
22 Banyere Dan, o kwuru sị,
23 Banyere Naftalị, o kwuru sị,
24 Banyere Asha, o kwuru sị,
25 Ihe mkpọchi nke ọnụ ụzọ ama gị ga-abụ bronz na igwe,
26 “O nweghị onye dịka Chineke Jeshurun,
27 Chineke ebighị ebi bụ ebe mgbaba gị.
28 Ya mere Izrel ga-ebi naanị ya nʼudo,
29 Onye a gọziri agọzi ka ị bụ, gị Izrel,