Cânticos 7

IBO

1 Lee ka ụkwụ gị si dị mma nʼime akpụkpọụkwụ

2 Otubo gị mara mma

3 Ara gị abụọ dị ka ụmụ mgbada abụọ

4 Olu gị guzo kwem dị ka ụlọ elu e ji ọdụ wuo.

5 Isi gị guzo nʼahụ gị ka ugwu Kamel.

6 Lee ka i si maa mma nke ukwuu, nʼezie, ị mara mma.

7 Ị dị ogologo dịka osisi nkwụ;

8 Ekwuru m sị, “Aga m arịgoro elu osisi nkwụ ahụ,

9 ka okpo ọnụ gị dịka mmanya makarịsịrị na mma.

10 Abụ m nke onye ahụ m hụrụ nʼanya,

11 Bịa, onye m hụrụ nʼanya, ka anyị gaa nʼime obodo,

12 Ka anyị bilie ngwangwa nʼisi ụtụtụ pụọ jee nʼubi

13 Nʼebe ahụ ka ị ga-anọ nụ isi nke mandreki na-ewepụta;

Ler em outra tradução

Comparar lado a lado