1 Achọrọ m onye m hụrụ nʼanya
2 Ugbu a, aga m ebili pụọ jegharịa nʼama niile
3 Ndị nche na-eche obodo hụrụ m,
4 Ọ dịghị anya mgbe m gafere ha,
5 Unu ụmụ agbọghọ Jerusalem,
6 Onye bụ nke a na-esi nʼọzara na-abịa
7 Lee ọ bụ ụgbọ Solomọn.
8 Ha niile ji mma agha;
9 Eze Solomọn rụrụ onwe ya ụgbọ a
10 Ogidi ya ka o ji ọlaọcha mee;
11 pụtanụ,