1 Crônicas 6

IBO

1 Livayị mụrụ ndị a:

2 Kohat mụrụ

3 Amram mụrụ

4 Elieza mụrụ Finehaz;

5 Abishua bụ nna Buki,

6 Uzi mụrụ Zerahaya,

7 Meraiot mụrụ Amaraya,

8 Ahitub mụrụ Zadọk,

9 Ahimaaz mụrụ Azaraya,

10 Johanan mụrụ Azaraya

11 Azaraya mụrụ Amaraya,

12 Ahitub mụrụ Zadọk,

13 Shalum mụrụ Hilkaya,

14 Azaraya mụrụ Seraya,

15 A dọtara Jehozadak nʼagha mgbe Onyenwe anyị mere ka Nebukadneza dọkpụrụ ndị Juda na Jerusalem nʼagha.

16 Ụmụ ndị ikom Livayị bụ,

17 Geshọm mụrụ

18 Ụmụ Kohat bụ

19 Merari mụtara

20 Ikwu Geshọm bụ

21 Joa,

22 Ikwu Kohat bụ

23 Elkena,

24 Tahat, Uriel,

25 Ụmụ ụmụ Elkena bụ

26 Ụmụ ụmụ Ahimot bụ

27 Eliab,

28 Ụmụ Samuel bụ

29 Ụmụ ụmụ Merari bụ

30 Shimea, Hagiya

31 Ndị a bụ ndị ikom Devid họpụtara nye ọrụ ilekọta ndị ọbụ abụ nʼụlọ Onyenwe anyị mgbe e bubatara igbe ọgbụgba ndụ nʼebe ahụ.

32 Ha jere ozi ịbụ abụ ha nʼihu ụlọ ikwu, ya bụ, ụlọ nzute, tutu ruo mgbe Solomọn wuchara ụlọnsọ Onyenwe anyị na Jerusalem. Ha jere ozi ha dịka usoro ije ozi ha si dị.

33 Ndị a bụ ndị ikom ahụ jere ozi, ha na ụmụ ha ndị ikom:

34 nwa Elkena, nwa Jeroham,

35 nwa Zuf, nwa Elkena,

36 nwa Elkena, nwa Juel,

37 nwa Tahat, nwa Asịa,

38 nwa Izha, nwa Kohat,

39 Asaf onye na-enyere Heman aka, na-eje ozi nʼakụkụ aka nri ya.

40 nwa Maikel, nwa Baaseya,

41 nwa Etni,

42 nwa Etan, nwa Zima,

43 nwa Jahat,

44 Onye ọzọ na-enyere Heman aka bụ Etan, onye ikwu Merari. Ọ na-anọ nʼaka ekpe ya.

45 nwa Hashabaya,

46 nwa Amzi, nwa Bani,

47 nwa Mahali,

48 Ụmụnna ha ndị Livayị ụfọdụ ka e tinyere nʼọrụ dị iche iche nʼụlọ ikwu, bụ ụlọ Chineke.

49 Ma Erọn na ụmụ ụmụ ya bụ ndị chụrụ aja onyinye nʼelu ebe ịchụ aja nke aja nsure ọkụ, nakwa nʼelu ebe ịchụ aja ihe na-esi isi ụtọ, nke metụtara ọrụ ije ozi niile nʼime Ebe ahụ Kachasị Nsọ, na-ekpuchikwara Izrel mmehie niile ha, nʼusoro dịka ihe niile si dị nke Mosis ohu Chineke nyere nʼiwu.

50 Ụmụ ụmụ Erọn bụ

51 na Buki,

52 na Meraiot, na Amaraya,

53 na Zadọk,

54 Ndị a bụ ala na obodo dị iche iche ụmụ Erọn ketara, nke e nyere ikwu Kohat, ụmụ ụmụ Erọn, nʼihi na ọ bụ ha ka e bu ụzọ kenye oke site nʼife nza.

55 Hebrọn, nʼime Juda, ya na ala ịta nri anụ ụlọ niile dị ya gburugburu.

56 Ma ala ubi na obodo nta niile gbara Hebrọn gburugburu ka e nyere Kaleb nwa Jefune.

57 Ya mere e nyere ụmụ ụmụ Erọn Hebrọn (obodo mgbaba), na Libna, na Jatịa, na Eshtemoa,

58 na Hilen, na Debịa,

59 na Ashan, na Juta, na Bet-Shemesh, tinyere ebe ịta nri nke anụ ụlọ ha.

60 Site nʼebo Benjamin e nyere ha obodo Gibiọn, Geba, Alemet, na Anatot, tinyere ebe ịta nri nke anụ ụlọ ha.

61 E fere nza tupu e nye ndị fọdụrụ nʼime ikwu Kohat obodo iri site nʼala ọkara ebo Manase.

62 E fekwara nza nye agbụrụ niile dị nʼikwu Geshọm obodo iri na atọ na Bashan, site nʼala ebo Isaka, na Asha, na Naftalị, na agbụrụ niile dị nʼikwu Manase.

63 E fekwara nza nye ikwu Merari obodo iri na abụọ site nʼala ebo Ruben, na Gad, na Zebụlọn.

64 Otu a ka ndị Izrel si nye ndị Livayị obodo ndị a na ebe ịta nri nke anụ ụlọ dị.

65 Site nʼebo Juda, na Simiọn, na Benjamin ka e si kenye ha obodo ndị ahụ a kpọrọ aha ha na mbụ.

66 E sitere nʼala ndị ebo Ifrem kenye ụfọdụ nʼime ndị agbụrụ Kohat obodo ụfọdụ.

67 Nʼala ugwu ugwu Ifrem e kenyere ha Shekem (obodo mgbaba), na Gaza,

68 na Jokmeam, na Bet-Horon,

69 na Aijalon, na, Gat Rimọn, tinyere ebe ịta nri nke anụ ụlọ gbara ya gburugburu.

70 Site nʼọkara ebo Manase, ndị Izrel nyere ndị ikwu Kohat fọdụrụ obodo ndị a: Anea na Bileam, tinyere ala ebe ịta nri anụ ụlọ ha.

71 Ndị Geshọm natara obodo ndị a:

72 Ebo Isaka nyere ha Kedesh, Daberat,

73 Ramọt na Anem, tinyere ebe ịta nri anụ ụlọ niile dị ha gburugburu.

74 Ebo Asha nyere ha Mashal, Abdon,

75 Hukọk na Rehob, tinyere ebe ịta nri anụ ụlọ niile dị ha gburugburu.

76 Ebo Naftalị nyere ha Kedesh nʼime Galili, Hamọn na Kiriatem, tinyere ebe ịta nri nke anụ ụlọ ha.

77 Ndị ebo Zebụlọn nyere ụmụ Merari ndị Livayị fọdụrụ ala ndị a:

78 Ma nʼofe osimiri Jọdan, nʼọwụwa anyanwụ obodo Jeriko, ndị ebo Ruben nyere ha obodo Beza dị nʼọzara, nyekwa ha Jahaz,

79 Kedemot na Mefaat, tinyere ebe ịta nri nke anụ ụlọ ha niile.

80 Ndị ebo Gad nyere ha Ramọt nke Gilead, Mahanaim,

81 Heshbọn na Jeza, tinyere ebe ịta nri nke anụ ụlọ ha niile.

Ler em outra tradução

Comparar lado a lado