Zacarias 10

IBO

1 Rịọọnụ Onyenwe anyị mmiri ozuzo nʼoge mmiri ozuzo nke ikpeazụ,

2 Arụsị niile na-ekwu okwu aghụghọ,

3 “Iwe m na-ere ọkụ megide ndị ọzụzụ atụrụ,

4 A ga-esi na Juda nweta nkume bụ ide ji ụlọ,

5 Ha niile ga-ejikọta onwe ha ọnụ, dịka ndị bụ dike nʼagha,

6 “Aga m eme ka ụlọ Juda dị ike,

7 Ndị Ifrem ga-aghọ ndị dị ike nʼagha,

8 Mgbe ahụ, aga m akpọ ha oku,

9 A sịkwarị na m chụsara ha nʼetiti ndị dị iche iche,

10 Aga m esi nʼala Ijipt kpọlata ha,

11 Ha ga-esi nʼosimiri nsogbu gafee.

12 Aga m eme ka ha dị ike nʼime Onyenwe anyị,

Ler em outra tradução

Comparar lado a lado