Salmos 91

IBO

1 Onye ahụ na-ebi nʼebe mgbaba Onye kachasị ihe niile elu

2 Nke a ka m ga-ekwu maka Onyenwe anyị, “Ọ bụ ebe mgbaba m na ebe nchebe m e wusiri ike,

3 Nʼezie, ọ ga-anapụta gị

4 Ọ ga-eji nku ya kpuchie gị.

5 Ị gaghị atụ egwu ihe ịtụ oke egwu nke abalị,

6 maọbụ ajọ ọrịa na-efe efe, nke na-ejegharị nʼọchịchịrị,

7 Puku mmadụ pụrụ ịda nʼakụkụ gị,

8 Ọ bụ naanị anya gị abụọ ka ị ga-eji hụ

9 Ọ bụrụ na i mee Onye kachasị ihe niile elu ebe obibi gị,

10 mgbe ahụ, ihe ọjọọ ọbụla enweghị ike ịdakwasị gị;

11 Nʼihi na ọ ga-enye ndị mmụọ ozi ya iwu banyere gị,

12 Ha ga-eji ọbụ aka ha,

13 Ị ga-azọkwasị ọdụm na ajụala ụkwụ,

14 “Nʼihi na ọ hụrụ m nʼanya, Mụ onwe m ga-agbapụta ya, ka Onyenwe anyị kwuru;

15 Ọ ga-akpọku m, aga m azakwa ya.

16 Aga m eji ogologo ndụ mee ka afọ ju ya,

Ler em outra tradução

Comparar lado a lado