1 O! Chineke agbachikwala nkịtị.
2 Lee na ndị iro gị nọ na-ebigbọ,
3 Ha ji aghụghọ na-agba izu imegide ndị gị;
4 Ha na-asị, “Bịanụ ka anyị laa mba a nʼiyi,
5 Ha ji otu obi na-agbarịta izu;
6 ụlọ ikwu niile nke ndị Edọm, na ndị Ishmel,
7 na ndị Gebal, na ndị Amọn, na ndị Amalek,
8 Ọ bụladị ndị Asịrịa esorokwala ha,
9 Mee ha dịka i si mee ndị Midia,
10 ndị lara nʼiyi nʼEndoa
11 Mee ka ndị ọgaranya ha dịka Oreb na Zeeb,
12 ndị sịrị, “Ka anyị nwetara onwe anyị,
13 O Chineke m, mee ha ka dịka ahịhịa ifufe na-efegharị gburugburu,
14 Dịka ọkụ na-erepịa oke ọhịa,
15 si otu a were oke ifufe chụọ ha ọsọ,
16 Were ihere kpuchie ha ihu,
17 Ka ha nọdụ nʼọnọdụ ihere na ịda mba mgbe niile;
18 Mee ka ha mata na gị, onye aha ya bụ Onyenwe anyị,