1 O Chineke, zọpụta m,
2 Ana m emikpu nʼụrụrọ ebe dị omimi,
3 Akpịrị akpọọla m nkụ;
4 Ndị kpọrọ m asị nʼefu dị ukwuu
5 Gị, Chineke, ị maara enweghị uche m niile;
6 Ekwela ka ihere mee ndị
7 Ọ bụ nʼihi gị ka m na-anagide ịkwa emo,
8 Abụ m ọbịa nʼebe ụmụnna m nọ,
9 Nʼihi na ihe gbasara ụlọ gị na-anụ m ọkụ nʼobi,
10 Mgbe m na-ebe akwa na-ebukwa ọnụ,
11 Mgbe m yikwasịrị uwe iru ụjụ m,
12 Ndị na-anọ ọnọdụ ala nʼọnụ ụzọ ama, na-akwa m emo, na-akọ m ọnụ,
13 O Onyenwe anyị, ana m akpọku gị nʼekpere,
14 Dọpụta m site nʼụrụrọ,
15 Ekwela ka uju mmiri kpuchie m,
16 O Onyenwe anyị, zaa m, site nʼịdị mma nke ịhụnanya gị,
17 Ezonarịla mụ bụ ohu gị ihu gị.
18 Bịa m nso zọpụta m.
19 Ị maara ihe niile banyere ihe ọchị ha ji m mee, mweda nʼala m na ihe ihere:
20 Ọchị ha na-achị m etiwaala m obi,
21 Ha tinyere oluilu nʼime nri m,
22 Ka tebul e debere nʼihu ha ghọrọ ha ọnya;
23 Ka anya ha gbaa ọchịchịrị, ka ha gharakwa ịhụ ụzọ ọzọ,
24 Wụkwasị ha oke iwe gị,
25 Ka ebe obibi ha tọgbọrọ nʼefu,
26 Ha na-akpagbu ndị ahụ i merụrụ ahụ,
27 Boo ha ebubo ajọ omume tụkwasị nʼelu ajọ omume,
28 Mee ka e hichapụ aha ha site nʼakwụkwọ nke ndụ,
29 Anọ m nʼụfụ na ihe mgbu,
30 Aga m eji ịbụ abụ too aha Chineke,
31 Nke a ga-atọ Onyenwe anyị ụtọ karịa oke ehi,
32 Ndị ogbenye ga-ahụ ya ma ṅụrịakwa ọṅụ;
33 Onyenwe anyị na-anụ ekpere ndị nọ na mkpa,
34 Ka eluigwe na ụwa too ya,
35 Nʼihi na Chineke ga-azọpụta Zayọn;
36 Ụmụ ndị na-ejere ya ozi ga-eketa ya,