1 Meere m ebere, O Chineke, meere m ebere,
2 Aga m akpọku Chineke nke kachasị ihe niile elu,
3 Ọ na-esite nʼeluigwe zidata inyeaka ma zọpụta m
4 Anọ m nʼetiti ọtụtụ ọdụm;
5 O Chineke, ka e bulie gị elu karịa eluigwe niile;
6 Ha gbasaara ụkwụ m ụgbụ,
7 Obi m dị njikere, o Chineke,
8 Teta nʼụra mkpụrụobi m!
9 O Onyenwe anyị, aga m eto gị nʼetiti mba niile;
10 Nʼihi na ịhụnanya gị dị ukwuu na-eru na mbara eluigwe;
11 O Chineke, ka e bulie gị elu karịa eluigwe;