Salmos 41

IBO

1 Ndị a gọziri agọzi ka ha bụ ndị nwere uche na-eleta ndị ogbenye;

2 Onyenwe anyị ga-echebe ha, debekwa ha ndụ;

3 Onyenwe anyị na-elekọta ha mgbe ahụ na-esighị ha ike,

4 Ekwuru m sị, “O Onyenwe anyị, meere m ebere;

5 Ndị iro m na-esite nʼiro ha ekwu okwu megide m

6 Mgbe otu nʼime ha bịara ịhụ m,

7 Ndị niile kpọrọ m asị na-agbarịta izu megide m;

8 “Ọrịa ọjọọ adakwasịla ya;

9 Ọ bụladị ezigbo enyi m,

10 Ma gị, O Onyenwe anyị, meere m ebere,

11 Amaara m na ihe banyere m na-atọ gị ụtọ nʼobi,

12 Nʼihi ikwesi ntụkwasị obi m, ị na-akwagide m,

13 Otuto dịrị Onyenwe anyị, Chineke nke Izrel,

Ler em outra tradução

Comparar lado a lado