1 Gịnị mere mba niile ji agba izu nzuzo?
2 Ndị eze nke ụwa na-eguzokwa onwe ha,
3 Ha na-asị, “Ka anyị tijie mkpọrọ igwe niile ha kere anyị
4 Onye na-anọdụ nʼeluigwe na-achị ọchị.
5 Mgbe ahụ, ọ na-eji iwe baara ha mba
6 “Mụ onwe m eguzobela m eze m
7 Aga m ekwusa iwu Onyenwe anyị:
8 Rịọọ m,
9 Ị ga-eji mkpara igwe chịa ha,
10 Nʼihi nke a, unu ndị eze, bụrụnụ ndị nwere uche;
11 Jirinụ ịtụ egwu fee Onyenwe anyị ofufe;
12 Sutukwanụ Ọkpara ahụ ọnụ ka iwe ghara iwe ya,