Salmos 143

IBO

1 O Onyenwe anyị, nụrụ ekpere m,

2 Edubatala m nʼọnọdụ ikpe m ikpe,

3 Onye iro na-achụ m ọsọ,

4 Ya mere mmụọ m na-ada mba nʼime m

5 Ana m echeta ụbọchị niile ndị ahụ gara aga;

6 Ana m agbasa aka m abụọ nye gị;

7 O Onyenwe anyị, zaa m ọsịịsọ;

8 Mee ka m nụrụ okwu ịhụnanya gị nke na-adịghị agharịpụ nʼisi ụtụtụ,

9 O Onyenwe anyị, gbapụta m site nʼaka ndị iro m,

10 Kuziere m ime uche gị,

11 O Onyenwe anyị, nʼihi aha gị chebe ndụ m;

12 Nʼime ịhụnanya gị na-adịghị agharịpụ, kpochapụ ndị iro m;

Ler em outra tradução

Comparar lado a lado