Salmos 135

IBO

1 Toonu Onyenwe anyị.

2 unu ndị na-eje ozi nʼime ụlọ Onyenwe anyị,

3 Toonu Onyenwe anyị, nʼihi na Onyenwe anyị dị mma;

4 Nʼihi na Onyenwe anyị ahọpụtala Jekọb nye onwe ya,

5 Amaara m na Onyenwe anyị dị ukwuu,

6 Onyenwe anyị na-eme ihe ọbụla masịrị ya

7 Ọ bụ ya na-eme ka igwe ojii na-apụta site nʼakụkụ niile nke ụwa.

8 O tigburu ụmụ niile e buru ụzọ mụọ nʼala Ijipt,

9 O zipụrụ ihe ịrịbama ya dị iche iche na ọrụ ebube ya niile nʼetiti unu, o Ijipt,

10 O tigburu ọtụtụ mba dị ukwuu nʼọnụọgụgụ,

11 Ụfọdụ nʼime ha bụ Saịhọn, eze ndị Amọrait,

12 O weere ala ndị obodo ahụ niile nye ndị ya,

13 O Onyenwe anyị, aha gị na-adịgide ruo mgbe ebighị ebi

14 Nʼihi na Onyenwe anyị ga-ekpepụta ndị ya.

15 Chi ndị mba ọzọ bụ arụsị e jiri aka kpụọ,

16 Ha nwere ọnụ ma ha adịghị ekwu okwu,

17 Ha nwere ntị ma ha adịghị anụ ihe,

18 Ndị na-eme ha ga-adị ka ha.

19 Ndị Izrel, toonu Onyenwe anyị.

20 Unu ndị ụlọ Livayị, toonu Onyenwe anyị;

21 Ka otuto dịrị Onyenwe anyị site na Zayọn,

Ler em outra tradução

Comparar lado a lado