1 O Onyenwe anyị, cheta Devid,
2 Ọ ṅụrụ iyi nye Onyenwe anyị,
3 “Agaghị m abanye nʼime ụlọ m
4 agaghị m arahụ ụra,
5 tutu ruo mgbe m chọtaara Onyenwe anyị ọnọdụ
6 Anyị nụrụ ihe banyere ya nʼEfrata,
7 “Ka anyị gaa na-ebe obibi ya;
8 ‘Bilie, Onyenwe anyị, bata nʼebe izuike gị,
9 Ka ndị nchụaja gị yiri ezi omume gị dịka uwe;
10 Nʼihi ohu gị, bụ Devid,
11 Onyenwe anyị ṅụrụ Devid iyi nʼeziokwu,
12 ọ bụrụ na ụmụ ndị ikom gị edebe ọgbụgba ndụ m
13 Nʼihi na Onyenwe anyị ahọrọla Zayọn,
14 “Ebe a bụ ebe izuike m ruo mgbe ebighị ebi,
15 Aga m eji ọtụtụ nri dị iche iche gọzie ya;
16 Aga m eji nzọpụta yinye ndị nchụaja ya niile dịka uwe,
17 “Nʼebe a ka m ga-eme ka mpi puputara Devid
18 Aga m eyikwasị ndị iro ya ihere dịka uwe