Salmos 102

IBO

1 Nụrụ ekpere m, O Onyenwe anyị;

2 Ezonarịla m ihu gị

3 Nʼihi na ụbọchị m niile na-agabiga, dịka anwụrụ ọkụ;

4 Mkpụrụobi m etiwaala abụọ na-achanwụkwa dịka ahịhịa;

5 Nʼihi oke ịsụ ude m na-asụ,

6 Adị m ka ikwighịkwighị nke ọzara,

7 Ana m amụ anya abalị niile;

8 Ụbọchị niile, ndị iro m na-eji m eme ihe ọchị;

9 Nʼihi na ejirila m ntụ mere ihe oriri m,

10 nʼihi oke iwe gị,

11 Ụbọchị m niile dịka onyinyo nke a na-ahụ anya mgbe anwụ na-ada.

12 Ma gị Onyenwe anyị, na-anọgide nʼocheeze gị ruo mgbe ebighị ebi;

13 Ị ga-ebili nwee ọmịiko nʼebe Zayọn nọ,

14 Nʼihi na nkume ya niile dị oke ọnụahịa nye ndị ohu gị;

15 Mba niile ga-atụ egwu aha Onyenwe anyị,

16 Nʼihi na Onyenwe anyị ga-ewugharị Zayọn,

17 Ọ ga-aza ekpere ndị nọ na mkpa;

18 Ka e depụta ihe ndị a maka ọgbọ nke dị nʼihu,

19 “Onyenwe anyị sitere nʼebe nsọ ya dị elu ledata anya,

20 ịnụ ịsụ ude nke ndị a tụrụ mkpọrọ

21 Nʼihi nke a, a ga-ekwuwapụta aha Onyenwe anyị na Zayọn;

22 mgbe mba niile na alaeze niile,

23 O meela ka ike gwụ m nʼoge ndụ m;

24 Nʼihi ya, ekwuru m sị,

25 Na mmalite, ị tọrọ ntọala ụwa,

26 Ha ga-ala nʼiyi, ma ị ga-adịgide;

27 Ma gị onwe gị enweghị mgbanwe,

28 Ụmụ ndị ohu gị ga-ebigide;

Ler em outra tradução

Comparar lado a lado