1 Nke a bụ okwu Onyenwe anyị nke bịaara Maịka, onye Moreshet, nʼoge eze Jotam, Ehaz na Hezekaya, bụ ndị eze Juda. Ọhụ nke ọ hụrụ banyere Sameria na Jerusalem.
2 Geenụ ntị, unu ndị mmadụ, unu niile,
3 Lee! Onyenwe anyị na-abịa! O si nʼebe obibi ya na-abịa.
4 Ugwu ukwu niile na-agbaze nʼokpuru ụkwụ ya,
5 Ihe ndị a bụ nʼihi njehie Jekọb,
6 “Nʼihi ya, aga m eme ka Sameria ghọọ mkpọmkpọ ebe,
7 Arụsị ha niile a pịrị apị ka a ga-akụjisi;
8 Nʼihi nke a, aga m akwa akwa, tikwaa mkpu akwa.
9 Nʼihi na ọnya ya enweghị ngwọta,
10 Unu ekwutela okwu ya na Gat;
11 Gabiganụ nʼụzọ unu,
12 Ndị bi na Marot nọ nʼoke ahụ mgbu
13 Unu ndị bi na Lakish
14 Ya mere, unu ga-enye Moreshet dị na Gat onyinye
15 Aga m akpọbata onye ga-emeri unu
16 Kpachaanụ isi unu nʼọnọdụ iru ụjụ