Jeremias 46

IBO

1 Ndị a bụ okwu Onyenwe anyị, nke ruru Jeremaya onye amụma ntị, banyere mba dị iche iche.

2 Nke dịrị Ijipt:

3 “Kwadoonụ ọta agha unu, ndị ukwu na ndị nta,

4 Kegidezienụ ịnyịnya unu,

5 Gịnị ka anya m abụọ hụrụ?

6 “Ndị nwere ụkwụ ọsọ enweghị ike ịgbalaga,

7 “Onye bụ onye a, nke na-ebili ọtọ dịka osimiri Naịl,

8 Ijipt na-ebili elu dịka osimiri Naịl,

9 Gbabanyenụ nʼọgbọ agha, unu ịnyịnya niile.

10 Ma ụbọchị ahụ dịrị Onyenwe anyị, bụ Onyenwe anyị, Onye pụrụ ime ihe niile.

11 “Rigoro Gilead ka i weta mmanụ a na-ete nʼọnya,

12 Mba niile ga-anụ akụkọ ihe ihere bịakwasịrị gị.

13 Okwu ndị a ka Onyenwe anyị gwara Jeremaya onye amụma, banyere ọbịbịa nke Nebukadneza, bụ eze Babilọn, onye na-abịa ibuso Ijipt agha.

14 “Kwupụtanụ ihe ndị a nʼIjipt. Kwusaa ya na Migdol.

15 Gịnị mere a ga-eji gbudasịa ndị gị niile bụ dike nʼagha?

16 Ha ga-asọ ngọngọ mgbe mgbe,

17 Nʼebe ahụ ka ha ga-anọ tie mkpu sị,

18 “Dịka mụ onwe m na-adị ndụ,” ka Eze ahụ kwupụtara,

19 Kwakọtaanụ ngwongwo unu, jikerenụ maka ije biri nʼala ọzọ,

20 “Ijipt mara mma dịka nne ehi,

21 Ndị agha e goro ego nọ nʼetiti ha

22 Ijipt ga-eme mkpọtụ, dịka mkpọtụ nke agwọ na-agba ọsọ na-eme,

23 Ha ga-egbutu oke ọhịa ya,” otu a ka Onyenwe anyị kwubiri,

24 A ga-eme ka ihere mee Ada Ijipt,

25 Onyenwe anyị, Onye pụrụ ime ihe niile, bụ Chineke Izrel, sịrị, “Ana m aga ime ka ahụhụ bịakwasị Amọn, bụ chi ndị Tibs, na Fero, na ala Ijipt na chi niile dị nʼime ya, ndị eze ya niile nakwa ndị ahụ na-atụkwasị Fero obi.

26 Aga m enyefe ha nʼaka ndị ahụ na-achọsi ndụ ha ike, bụ Nebukadneza eze Babilọn, na ndịisi ọchịchị ya. Ma nʼikpeazụ, aga m emekwa ka ndị mmadụ birikwa nʼime ya ọzọ, dịka e si biri nʼime ya na mgbe ochie.” Otu a ka Onyenwe anyị kwubiri ya.

27 “Atụla egwu, gị Jekọb, ohu m.

28 Atụla egwu, gị Jekọb, ohu m,

Ler em outra tradução

Comparar lado a lado