Jeremias 2

IBO

1 Okwu nke Onyenwe anyị bịakwutere m na-asị,

2 “Gaa, kwupụta na ntị Jerusalem,

3 Izrel bụ ihe dị nsọ nye Onyenwe anyị,

4 Nụrụ okwu nke Onyenwe anyị unu ụlọ Jekọb,

5 Ihe a ka Onyenwe anyị kwuru,

6 Ha ajụghị ‘Olee ebe Onyenwe anyị ahụ nọ,

7 Ọ bụ m kpọbatara unu nʼala na-amị ọtụtụ mkpụrụ,

8 Ndị nchụaja ajụghị sị,

9 “Nʼihi ya, aga m ebulite ebubo megide unu,”

10 Gafee nʼọnụ mmiri Saiprọs lee anya,

11 O nwerela mba gbanwere chi ndị ha na-efe?

12 Ka ibubo nwụọ gị, gị eluigwe nʼihi nke a,

13 “Nʼihi na ndị m emeela ihe ọjọọ abụọ.

14 Izrel ọ bụ ohu, ka ọ bụ ohu a mụrụ nʼụlọ?

15 Ọdụm agbọọla ụja,

16 Ọzọkwa, ndị ikom Memfis na Tapanhis

17 Ọ bụghị unu onwe unu wetaara onwe unu ihe ọjọọ dị otu a

18 Ugbu a, gịnị bụ uru unu nwetara site nʼịga Ijipt

19 Ọ bụ ajọ omume unu ga-ewetara unu ahụhụ;

20 “Nʼoge gara aga, unu gbajiri yoku unu

21 Ma mụ onwe m kụrụ gị dịka osisi vaịnị kachasị mma

22 Nʼagbanyeghị na iji ncha sachaa onwe gị,

23 “Ị ga-esi aṅaa na-asị, ‘A bụghị m onye e merụrụ emerụ;

24 Nne ịnyịnya ibu ọhịa nke mara ụzọ ya nke ọma nʼọzara,

25 Agbala ọsọ ruo mgbe ị ga-agbara ụkwụ efu,

26 “Dịka a na-eme onye ohi ihe ihere mgbe e jidere ya,

27 Ha na-asị osisi, ‘Nna m ka ị bụ,’

28 Olee ebe chi ndị ahụ i meere nye onwe gị nọ?

29 “Gịnị mere unu ji ekwu okwu ebubo megide m?

30 “Nʼefu ka m tiri ụmụ unu ihe;

31 “Unu ndị ọgbọ a, tuleenụ okwu nke Onyenwe anyị:

32 Nwaagbọghọ ọ na-echefu ọla ịchọ mma ya,

33 Lee ka unu si bụrụ ndị ọka nʼịgbaso ịhụnanya.

34 Nʼuwe unu ka achọtara ọbara

35 na-asịkwa, ‘Emeghị m ihe ọjọọ,

36 Gịnị mere unu ji na-akpagharị

37 Unu ga-ebu aka unu nʼisi

Ler em outra tradução

Comparar lado a lado