Jeremias 12

IBO

1 Onye ezi omume ka ị bụ mgbe niile, gị Onyenwe anyị,

2 Ị kụọla ha ka osisi, ha agbaala mgbọrọgwụ;

3 Ma gị onwe gị maara m Onyenwe anyị;

4 Ruo ole mgbe ka ala ga-eru ụjụ?

5 “Ọ bụrụ na ndị ji ụkwụ ha agba ọsọ

6 Lee, ọ bụladị ụmụnne gị, ndị ezinaụlọ nke aka gị,

7 “Aga m agbakụta ụlọ m

8 Ihe nketa m aghọrọọla m,

9 Ọ bụ na ihe nketa m aghọbeghị

10 Ọtụtụ ndị ọzụzụ atụrụ ebibiela ubi vaịnị m.

11 Ha emeela ya ka ọ ghọọ ebe tọgbọrọ nʼefu;

12 Ndị mbibi ga-ejupụta

13 Ha ga-agha mkpụrụ ọka wiiti, maọbụ ogwu ga-epuru ha.

14 Ihe ndị a ka Onyenwe anyị kwuru, “Ma banyere ndị agbataobi ọjọọ m ahụ niile, bụ ndị na-apụnara ndị m Izrel ihe nketa ahụ m nyere ha. Aga m esite nʼala ha hopu ha. Aga m esitekwa nʼetiti ha hopu ụlọ Juda.

15 Ma mgbe m hopuchara ha, aga m emesịa meere ha ebere, meekwa ka onye ọbụla nʼime ha laghachikwa nʼobodo nke aka ya. Ha ga-enwetakwa ihe nketa ha niile.

16 Ọ bụrụkwa na ha amụta ụzọ niile nke ndị m nke ọma, na iji aha m ṅụọ iyi, na-asị, ‘Dịka Onyenwe anyị na-adị ndụ,’ dịka ha si kuziere ndị m iji aha Baal na-aṅụ iyi, aga m eme ka ha guzosie ike nʼetiti ndị m.

17 Ma ọ bụrụ na mba ọbụla ajụ ige ntị, aga m ehopu ha kpamkpam, laa ha nʼiyi.” Otu a ka Onyenwe anyị kwubiri.

Ler em outra tradução

Comparar lado a lado