1 Mgbe ahụ, Jona sitere nʼafọ azụ ahụ kpeere Onyenwe anyị Chineke ekpere.
2 Ọ sịrị,
3 Ị tụnyere m nʼime mmiri dị omimi,
4 Mgbe ahụ, asịrị m, ‘E sitela nʼihu gị
5 Mmiri gbara m gburugburu, ruo nʼolu m,
6 Arịdaruola m nʼala ugwu ugwu nke osimiri,
7 “Mgbe mmụọ m na-ada mba nʼike nʼike,
8 “Ndị na-arapara nʼarụsị dị iche iche na-enweghị uru ha bara,
9 Ma ọ bụ olu abụ ekele
10 Mgbe ahụ, Onyenwe anyị nyere azụ ahụ iwu, nke mere ka ọ gbọpụta Jona nʼala akọrọ.