Isaías 35

IBO

1 Nʼụbọchị ahụ, ọzara na ala kpọrọ nkụ ga-enwe obi ụtọ;

2 ọ ga-agbawa ifuru jupụta;

3 Meenụ ka aka ndị ahụ kụdara akụda dịkwa ike,

4 Gwanụ ndị ahụ na-atụ egwu sị ha,

5 Mgbe ọ bịara, ọ ga-emeghe anya ndị kpuru ìsì,

6 Ọ ga-eme ka onye ngwụrọ wulie elu dịka ele,

7 Elu ala ahụ na-ere ọkụ nʼụkwụ ga-aghọ ọdọ mmiri.

8 Okporoụzọ ga-adịkwa nʼebe ahụ,

9 Ọdụm agaghị anọ nso ụzọ ahụ.

10 Ma ndị ahụ Onyenwe anyị gbapụtara ga-alọtakwa.

Ler em outra tradução

Comparar lado a lado