Ezequiel 7

IBO

1 Okwu Onyenwe anyị ruru m ntị, sị,

2 “Ma gị onwe gị, Nwa nke mmadụ, nke a bụ ihe Onye kachasị ihe niile elu, bụ Onyenwe anyị sịrị ala Izrel:

3 Ugbu a ka ọgwụgwụ bịakwasịrị unu.

4 Agaghị m enwekwa ọmịiko nʼebe ị nọ,

5 “Nke a bụ ihe Onye kachasị ihe niile elu, bụ Onyenwe anyị sịrị,

6 Ọgwụgwụ abịala!

7 Oke nsogbu abịakwasịla gị,

8 Ejikerela m ịwụkwasị gị ọnụma m nʼahụ

9 Agaghị m emere gị ebere,

10 “ ‘Lee, ụbọchị ahụ!

11 Ihe ike ebilitala,

12 Mgbe ahụ abịala!

13 Onye rere ahịa agaghị enwetaghachi

14 “ ‘Ha afụọla opi ike,

15 Mma agha dị nʼezi;

16 Ma ndị gbapụrụ agbapụ

17 Aka niile ga-akụda,

18 Ha ga-eyikwasị akwa mkpe,

19 “ ‘Ha ga-etufu ọlaọcha ha niile nʼokporoụzọ niile,

20 Ihe ịchọ mma ha ghọọrọ ha ihe ịkpa nganga,

21 Aga m ewere akụnụba ha nye ndị mba ọzọ dịka ihe apụnatara nʼagha,

22 Aga m esite nʼebe ha nọ wezuga ihu m

23 “ ‘Kwadoonụ ụdọ igwe.

24 Aga m akpọta mba ndị ahụ jọgburu onwe ha

25 Mgbe ihe mmekpa ahụ bịara,

26 Mbibi ga-esochi mbibi,

27 Eze ga-eru ụjụ,

Ler em outra tradução

Comparar lado a lado