1 “Ma gị onwe gị, bụọrọnụ ndịisi Izrel abụ akwa a,
2 ma kwuo,
3 Ọ zụlitere otu nʼime ụmụ ya
4 Mba niile nụrụ maka ihe banyere ya,
5 “ ‘Mgbe ọ hụrụ na ọ dịkwaghị ihe ọzọ o nwere ike ime banyere ọnọdụ ahụ,
6 Ọ ghọrọ onyeisi ụmụ ọdụm niile,
7 O tikpọrọ ebe ha niile e wusiri ike
8 Mgbe ahụ, ndị agha nke mba niile dị iche iche
9 Ha tinyere ya nko nʼimi, were dọkpuo ya nʼụlọ igwe a kpara akpa,
10 “ ‘Nne gị dịka osisi vaịnị nʼogige vaịnị
11 Alaka ya niile siri ike,
12 Ma e ji oke iwe hopu ya
13 Ugbu a, akụọla ya nʼime ọzara
14 Ọkụ esitela nʼogwe ya rechapụ alaka ya