Eclesiastes 7

IBO

1 Ezi aha ka mma karịa mmanụ isi ụtọ.

2 Ọ kaara gị mma ije nʼebe a na-eru ụjụ

3 Iru ụjụ ka ịchị ọchị mma,

4 Onye maara ihe na-eche echiche banyere ọnwụ,

5 Ọ ka mma ige ntị nye mba onye maara ihe

6 Ọchị onye nzuzu

7 Iji anya ike nara mmadụ ihe na-eme ka onye mara ihe ghọọ onye nzuzu,

8 Ọgwụgwụ ihe ọbụla dị mma karịa mmalite ya!

9 Abụla onye na-ewe iwe ọsịịsọ,

10 Asịla, “Gịnị mere ụbọchị gara aga ji dị mma karịa ụbọchị ndị a?”

11 Amamihe dịka ihe nketa, bụ ihe dị mma.

12 Amamihe bụ ndo

13 Chee echiche banyere ihe Chineke na-eme.

14 Mgbe ihe na-agara gị nke ọma, ṅụrịa ọṅụ, nʼihi ọ dịrị gị mma,

15 Ndụ m nʼụwa a bụ ihe efu, ahụla m ihe abụọ ndị a;

16 Nʼihi ya, abụbigala onye ezi omume oke,

17 Abụbigala onye na-emefe ajọ omume oke,

18 Ọ dị mma ijide otu

19 Amamihe na-eme ka otu onye dị ike

20 Gbaa ụwa niile gburugburu, ọ dịghị otu onye bụ onye ezi omume,

21 Egela ntị nʼihe niile ndị mmadụ na-ekwu,

22 Gị onwe gị maara

23 Agbalịsiela m ike inwe nghọta. Ekwuru m sị,

24 Amamihe adịghị mfe inweta, ọ dị omimi nke ukwuu;

25 A tụgharịrị uche m ka m ghọta,

26 Achọpụtara m na ọ dị ihe dị ilu karịa ọnwụ,

27 “Lee, Ihe a ka m chọpụtara,” ka onye nkuzi kwuru:

28 Mgbe m ka na-achọ

29 Achọpụtara m naanị nke a,

Ler em outra tradução

Comparar lado a lado