Eclesiastes 12

IBO

1 Ya mere, cheta Onye kere gị

2 Tupu anyanwụ na ìhè,

3 Mgbe ndị na-echebe ụlọ ga-ama jijiji,

4 mgbe e mechiri ọnụ ụzọ nke pụrụ nʼokporoụzọ,

5 mgbe ndị mmadụ ga-atụ egwu ebe dị elu;

6 E, cheta ya, tupu e gbubie ụdọ ọlaọcha ahụ,

7 Mgbe ahụ, anụ ahụ anyị ga-alaghachi nʼaja ebe o si pụta;

8 “Ihe efu! Ihe efu!” ka onye ozizi kwuru.

9 Ọ bụghị naanị nʼonye ozizi ahụ bụ onye maara ihe, o jegharịrị na-ezi ndị mmadụ ihe ọ maara. Ọ tụgharịrị uche chọpụta ọtụtụ ilu, detuokwa ha nʼusoro.

10 Onye ozizi chọpụtara okwu ndị dabanyere nʼusoro, ihe o depụtara bụ ihe ziri ezi na eziokwu.

11 Okwu ọnụ nke onye maara ihe dị ka ndụdụ e ji achụ ehi. Nchịkọta okwu amamihe ndị a dị ka ǹtu a kumiri nke ọma, nke onye na-azụ atụrụ nyere.

12 Ma nwa m nwoke lezie anya, atụkwasịla ihe ọzọ nʼelu ihe ndị a.

13 Ugbu a anụla ihe ndị a niile,

14 Nʼihi na Chineke ga-ekpe ọrụ ọbụla ikpe,

Ler em outra tradução

Comparar lado a lado